Jump to content

Afia

O sị Wiktionary
Mbipụta nke a enweghịzị nkwado nke nwere ike ịbụte ndeghe. Biko Biko kwalite ibe ndokọba ọrụ gị ma jiri ihu ọzọ bipụta ọrụ dị.

Afia

Nkọwa

Afia maọbụ ahịa bụ ebe a na ere ma na zuta ihe

Nkejịasụsụ

Aha

Ọmụmaatụ

Na afia haa na ere ihe di iche iche dika ncha, ude, ihe nri, akwa were dịrị gawazia

Mkpọpụta

Olumba

Ahia

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

Bekee

https://en.m.wiktionary.org/wiki/Market

Yoruba

Oja

hausa

Kasuwa

Category