Jump to content

Horen Sing Bey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Horen Sing Bey bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India sitere na steeti Assam. A họpụtara ya na Lok Sabha, obere ụlọ omeiwu nke India sitere na Autonomous District, Assam na ntuli aka izugbe India nke 2019 dị ka onye otu Bharatiya Janata Party. [1]

Horen Sing Bey bụbu onye ndú nke Karbi Nationalist movement for Autonomous State na Karbi Anglong Autonomoous District nke Assam. Ọ bụbu onye ndú nke United People's Democratic Solidarity (UPDS) nke a gbasara ugbu a.

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "BJP improves tally in Assam, bags nine of 14 seats", The Economic Times, 24 May 2019. Retrieved on 26 May 2019.