Jump to content

Loo language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Loo
Shụŋọ
Spoken in: Nigeria 
Region: Gombe State, Taraba State
Total speakers: 8,000
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Bambukic
   Bikwin–Jen
    Bikwin
     Burak–Loo
      Loo
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: ldo

Loo, ma ọ bụ Shụŋọ, bụ asụsụ Adamawa nke Naijiria. Ọ bụ otu n'ime ihe karịrị nari asụsụ Nari ise a na-asụ na mba ahụ. DiKa Nke 1992, ọnụ ọgụgụ ndị na- ekwu okwu asụsụ Loo di puku asatọ.[1] Ndị na Ekwu Okwu ahụ bi n'akụkụ ufodu nke Gombe Steeti nakwa steeti dị n'akụkụ ndịda: Taraba Steeti.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Blench, Roger. An Atlas of Nigerian Languages, pp. xii and 58 (Third Edition, 2012).

Àtụ:Adamawa languages